Fanzy Papaya – Good living

Good living Music By Fanzy Papaya

Good living Music By Fanzy Papaya

Famous Nigerian native musician and performing artist, Fanzy Papaya, has again brought out a brand new mesmerizing song called Good living.” ENJOY and SHARE.

On top of that, this fresh awe-inspiring new song, his third release of the year, serves as a follow-up to Teacher,” his previously released enthralling single.

What’s more, this outstanding fresh track will delight listeners and add a fresh, vibrant energy to your music collection.

Lyrics Below.

Ana eri anami aka
Chop life na evidence of good living
Makana ima egbu nu owe gi
No time nke onyeriri ka obu ana

Odi na mgbede ineta onwe gi anyi
Oju gi isi nwannem inodu ani
Ka itinye ife na isi
Makana ima egbu nu owe gi
No time nke onye riri ka obu ana

Obara emma (obara emma)
Ego anyi agwu na agwu ( ya agwu na agwu)
Obara Emmanuel (obara emma)
Party anyi agwu na agwu ( ya agwu na agwu)

So gi nacherem o ( chinecherem oh )
So chinecherem o ( chinecherem oh)
So chi na echerem o (chinecherem o)
Makaojo guys ka na aku (chinecherem oh)
Obodo anyacha go mana anyi di ocha (chinecherem o)
Asi na oburo chukwu ofialu aru (chinecherem o)
Uwa ekwelugo na chimu anya ( chinecherem o)
Onye ruo uka ofu na anya ( chinecherem o)

Ka bilibe ndu kpoli ndu yoba nu olisa
Ogologo ndu aru Ike na aku ewe ewe
Ibuta Ike ka Ike eme kwanalu ego ebere
Ogologo ndu aru Ike na aku ewe ewe
Punish the money
Mee ife na nye gi obi anuli
lkenerom. ikenerom, I don’t care
Everything I dey chop na my own share
Ogata ekwe kwa omu me
Okwute awogo achicha with abacha nsuka
Nyana ugba na mkpuru aghara
Orili orili orili ntika ntika ntika
Ife ekwuru naeme ah yo

Chinecherem oh (chinecherem o)
So chinecherem oh (chinecherem o)
Chinecherem oh (chinecherem o)
Makaojo guys ka na aku naibe na ibe (chinecherem o)
Obodo eti gokwa mana anyi di ocha
Asi na oburo chukwu ofialu aru oh (chinecherem o)
Unu ekwelugo na chimuanya (chinecherem o)
Onu na eri eri ama eridebe (chinecherem o)
Ewo ewo ewoo ewoo
Iyoo koo koooo
Nnem oo biayirim oh
Fanzy papaya
Nwaoma amuru na obizi saa na agwazi
Obara emma ( obara emma)
Ego anyi agwu na agwu ( ya agwu na agwu)
Obara Emmanuel ( obara emma)
Party anyi agwu na agwu (ya agwu na agwu)

9jastarsmusic Media Published this lovely track.

Dropped By Fanzy Papaya – Good living

Download, Listen And Share Good living Music By Fanzy Papaya Mp3 Below

audio Good living by Fanzy Papaya
Audio Player

DOWNLOAD MP3

 

Do you find 9jaStarsMusic useful? Click here to give us five stars rating!

You May Like

Join the Discussion

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*